Nach Genre filtern
Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other as we inform and educate our audiences. In the spirit of "Ibe zim akọ" we will seek to inform and be informed by our audiences. We hope to inspire a paradigm shift in the way our audiences think, live, work and play.
- 94 - Onye Sị Na Ọ Bụghị Ya, ...Sat, 12 Feb 2022 - 55min
- 93 - A Na-Esi N'Ụlọ Mara Mma Pụa N'EziSat, 29 Jan 2022 - 48min
- 92 - Ahụghị Ka E Mere, Ka Anyị Mee Ka AhụrụTue, 25 Jan 2022 - 1h 01min
- 91 - Onye Kwe, Chi Ya EkweSun, 16 Jan 2022 - 56min
- 90 - Iru Ọma N'Arọ Ọfụ 2022Sun, 09 Jan 2022 - 49min
- 89 - Agbara Aka Na-Azọ Ala, Onye Ji Ji Ana-AkọSun, 09 Jan 2022 - 46min
- 88 - Ikuku Ekuela; Onye Hụrụ Ọkụkọ? - December 11, 2021Sat, 18 Dec 2021 - 50min
- 87 - Ajụjụ Maka Iwulite Obodo Na Mba: A Na-Achọ Ihe N'Akpa Onye Na-Achọ Achọ?Sat, 18 Dec 2021 - 58min
- 86 - Njem Onye Nnọchịta Obodo USA Na Naịjirịa Agala Ka Ije Ikpo JereSun, 12 Dec 2021 - 43min
- 85 - Anyị Nọ Na Mbido N'AnambraMon, 15 Nov 2021 - 1h 00min
- 84 - O Rue Na Omume N'AnambraSat, 13 Nov 2021 - 51min
- 83 - Ndị Eze Na Ndị NzuzuThu, 04 Nov 2021 - 48min
- 82 - Enweghi Ebe Eji Azụ AgaSun, 17 Oct 2021 - 54min
- 81 - Mmiri Na-Eri EriFri, 15 Oct 2021 - 43min
- 80 - Ama Ndị A Na-EzeFri, 15 Oct 2021 - 48min
- 79 - Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa? II - Kedu ihe ndị Igbo chọrọ?Fri, 15 Oct 2021 - 51min
- 78 - Olee Ebe Inye Aka Ga-Esi Bịa?Thu, 14 Oct 2021 - 48min
- 77 - Buharị Ejeela Imo; Maka Gịnị?Wed, 13 Oct 2021 - 56min
- 76 - Ọnwa Mba Elugokwa Ọzọ; Kedu Ihe Anyị Mepụtara?Wed, 13 Oct 2021 - 43min
- 75 - Nkwalite NtọalaTue, 12 Oct 2021 - 52min
- 74 - UsoroTue, 12 Oct 2021 - 44min
- 73 - Dịka O Siri Metụta Omenala IgboMon, 11 Oct 2021 - 52min
- 72 - Okenye Anọzikwa N'ụlọ? Ewu Nile Na-Amụ N'ỌgbụMon, 11 Oct 2021 - 46min
- 71 - Ihe Na-Eme N'obodo Naịjirịa Bụ Ọdachi Na Oyiri "Azụ Anụ Ụka"Sun, 10 Oct 2021 - 56min
- 70 - Gịnị Bụ Nsogbu Ndị Igbo?Sun, 10 Oct 2021 - 1h 00min
- 69 - O Ji Ọsọ Agbakwu Ọgụ ...Sun, 10 Oct 2021 - 48min
- 68 - Onye Mere Nwa Na-Ebe Akwa?Sat, 09 Oct 2021 - 57min
- 67 - Chi Ewere Ụtụtụ Jie Na Ala IgboSat, 09 Oct 2021 - 48min
- 66 - Ihe Na-Eme Igbo Nọ Igbo N'ArụSat, 09 Oct 2021 - 52min
- 65 - Aja MbeneSat, 09 Oct 2021 - 54min
- 64 - Ugbua, Gịnị Ka A Ga-EmeWed, 12 May 2021 - 51min
- 63 - Agwọ Nọ N'AkịrịkaSun, 09 May 2021 - 48min
- 62 - Naịjirịa Na-Anwụ N'akwa ỌrịaSun, 02 May 2021 - 47min
- 61 - Ebube Agụ Na-Eche AgụSun, 02 May 2021 - 53min
- 60 - Ọ Bụ Gịnị Na-Eme N'Ala Igbo?Sun, 11 Apr 2021 - 51min
- 59 - Ahụike, Ogologo Ndụ na ỌdịniruFri, 09 Apr 2021 - 54min
- 58 - Ụka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị IgboMon, 29 Mar 2021 - 54min
- 57 - Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo?Tue, 23 Mar 2021 - 57min
- 56 - Na Noliwud, Ụwa Ọ Bụ Ahịa Onye Zụrụ, Ọ Laa?Thu, 18 Mar 2021 - 58min
- 55 - Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri YaSat, 06 Mar 2021 - 58min
- 54 - Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa N'Ọlụ, Steti Imo?Sat, 20 Feb 2021 - 57min
- 53 - Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ?Mon, 15 Feb 2021 - 53min
- 52 - Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena IIISun, 14 Feb 2021 - 54min
- 51 - Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena IISat, 30 Jan 2021 - 46min
- 50 - Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" - I
Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" nke mbụ- January 23, 2021
Ntule mpkarịta ụka otu Izu Umụnna kpọkọbara iji kpaa ụka banyere ọnọdụ igwe mmadụ n'obodo Naịjirịa. Isi okwu bụ "Ọzọ Emena!" (Never Again!) dịka na ntụgharị uche nye ncheta agha Naịjirịa na Bịafra ihe dịka arọ iri ise na otu gara aga.
Sat, 23 Jan 2021 - 51min - 49 - Arụike Na Nchekwa ObodoSun, 17 Jan 2021 - 55min
- 48 - Arọ Ọfụ Ọma na 2021Mon, 11 Jan 2021 - 1h 00min
- 47 - Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ?
Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ? - December 19, 2020
Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya!
Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya! Asị na ajọ ihe gbaa arọ, ọghọọ omenala. Kedu nke bụ na akụkọ ọbụla bụ ka ndị kwesịrị ịhazị iwu ma chekwaa ndụ na arụike mmadụ ọkachasị ndị owe ojii bụ ndị na-egbu obodo?
Kedu ihe Igbo na-eme?
Sat, 19 Dec 2020 - 55min - 46 - Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? (Nigeria, which way to go? Borrowing 80% of pension fund)Sat, 12 Dec 2020 - 59min
- 45 - Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - Part 2Sat, 05 Dec 2020 - 1h 05min
- 44 - Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - Part ISat, 28 Nov 2020 - 1h 07min
- 43 - Progress Report Eastern Nigeria Development Plan 1962 t0 1968 - An Introduction
Progress Report Eastern Nigeria Development Plan 1962 - 68 - November 21, 2020
Kedu ihe mmụta dị na akwụkwụkwọ ngosi ozi Eastern Nigeria Development Plan edere n'oge Michael Iheọnụkara Ọkpara bụ Premier Easten Nigeria (1959 - 1966)? Ịta ụkwa jaa eze na ime ka ọra mara ka ije ozi-ọra si aga dị mkpa rinne.
Sat, 28 Nov 2020 - 1h 00min - 42 - Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development)
Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development) - November 14, 2020
Ka IKORO na-akwado itule ihe banyere ndozi na mmepe obodo dịka emere ma depụtakwa ya na Eastern Nigeria Development Program n'oge Michael Iheọnụkara Ọkpara mgbe ọ bụ Premier Easten Nigeria (1959 - 1966).
Gbaa mbọ sonye IKORO na ya bụ mkparịta ụka na izu ole na ole na-abịa.
Sun, 15 Nov 2020 - 48min - 41 - Gịnị na-aga n'Obigbo, Oyigbo LGA, Rivers State, NigeriaSun, 08 Nov 2020 - 1h 09min
- 40 - Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria)
Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria) - October 31, 2020
Ọ bụ nanị ndị owe ojii bụ nsogbu Naịjirịa nwere? Ee-e, nsogbu ka nkụ. Nsogbu dị n'alaigbo erika. Ọ pụtara na iwe na ọnọma gadigide rue mgbe mgbanwe bịara? Chukwu ekwela! Mmadụ bụ mụọ dị ndụ ma na-egbokwa mkpa. Ndị Igbo bụ nzọpụta onwe ha; ya bụ mmiri dọrọ n'eju dọrọ nwa nkịta. [Mazị Morocco Mmadụka, jee nke ọma!]
Sun, 01 Nov 2020 - 49min - 39 - Ngagharị Iwe na Naịjirịa (Protest in Nigeria)Sun, 25 Oct 2020 - 59min
- 38 - Naịjirịa Ọbụ Nke Onye?
Naịjirịa Ọbụ Nke Onye? - IKORO Oct 26 2020
N'ihe metụtara ọlaedo n'ugwu Awụsa na n'obodo Zamfara, Naịjirịa na-eme ya bụ akụ si na ihe a na-egwuputa n'ime ala ka ọ ga-asị na "nkem bụ nkem, nke gị bụ nke anyị." Ọ bụ ihe dị mma na o rue na mmanụ ọkụ si na ndịda Naịjirịa, e mee agbata ekee ma ụlọ akụ etiti Naịjirịa na-akwụ obodo Zamfara ụgwọ maka ọlaedo si obodo ahụ? Asị na emee nwata ka emere ibe ya obi adị ya mma. Na nke dịka ibe ya, ngagharị iwe zuru Naịjirịa ọnụ banyere mmegbu na mpụ sitere n'aka ndị SARS (ma ewezuga imerime mba dị n'ugwu Awụsa nwekwara ndị Fulani). Ụmụ okoro na agbọghọ ajụla na ya bụ ajọ omume atụọla ya. #ENDSARS #SARSMUSTEND #ACCOUNTABILITY
Sat, 17 Oct 2020 - 1h 18min - 37 - Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Nke Mgbanwe Anyị (Principles of Our Revolution)
Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Nke Mgbanwe Anyị (Principles of Our Revolution) - October 10, 2020
Gịnị bụ "mgbanwe" nke achọrọ? Kedu ụkpụrụ a ga-eji wee nwee mgbanwe ahụ? O doro onye ọbụla anya na mgbanwe dị mkpa; kedu ụzọ a ga-esi wee mee ka ya bụ mgbanwe bata ma were ọnọdụ?
"Some people are frightened when they hear the word Revolution. ... But these people do not understand the real meaning of revolution. For us, a revolution is a change - a quick change, a change for the better. ... A revolution is a forward movement.
Sat, 10 Oct 2020 - 55min - 36 - Nkwuputa Ahịara - Mkparịtụka Ụka IKORO na Ọka Mmụta Chima Korieh - October 3 2020
Nkwuputa Ahịara - Mkparịtụka Ụka IKORO na Ọka Mmụta Chima Korieh (nke abọụ)
Kedu ka Ahịara siri lebanye anya na mmepe akụ na ụba nke ọra mmadụ? Omenanị, ọdịbendị, mmụta, ọfọ na ogu - kedu ka ihe ndịa si metụta mmepe obodo na ọganiru?
How were the pair of economic development and cultural advancement discussed in Ahiara Declaration? How does indeginious culture and heritage vital to advancement of economic future and success?
Sun, 04 Oct 2020 - 56min - 35 - Nkwuputa Ahịara - Ọka mmụta Chima Korieh
Nkwuputa Ahịara - Ọka mmụta Chima Korieh - August 26 2020
Gịnị ka ị ghọtara maka nkwuputa Ahịara? Kedu ka e nwere ike iji ya bụ akwụkwụkwọ nkwuputa na mmụta na n'ihe agụmakwụkwụkwọ mepụta ihe bara uru n'oge a?
Chima J. Korieh is a professor in the History department at Marquette University who specializes in West African social and economic history in the 19th and 20th centuries, gender relations, and comparative slavery. Dr. Korieh has a Masters in Education degree from the University of Helsinki in Finland, a Masters of Philosophy degree in History from the University of Bergen, Norway, and a PhD from the University of Toronto. He was a British Academy Fellow at Oxford University in 2008. He is the Director of the Biafra War Oral History/Genocide Project and a prolific author (https://www.amazon.com/Chima-J-Korieh/e/B004XIKULO)
Sat, 26 Sep 2020 - 1h 06min - 34 - Ọnọdụ Mba Naịjirịa N'Ọdịniru Ọdị Añaa? (What Will Be Nigeria's Future Status?)
Ọnọdụ Mba Naịjirịa N'Ọdịniru Ọdị Añaa? (What Will Be Nigeria's Future Status?) = August 19 2020
N'izu a ka a sịrị na onye bubu onye isi ala Naịjirịa n'oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo kwụrụ na Naịjirịa na-aghọ mba dara ada ma nọdụkwa n'ọgbaghara n'ihi omume ikpa oke na mmegbu onye isi ala nọ ugbua. Okwu ahụ yiri ihe nchọpụta ndị usu agha mba USA depụtara maka mba Naịjirịa na arọ 2020.
What symptoms and factors are driving Nigeria towards a failed state? Where do the responsibilities lie to prevent such catastrophe and/or mitigate?
Sat, 19 Sep 2020 - 1h 01min - 33 - Ezi Dị Na Naịjirịa Mana Ụkwụ Agaghị ya (Opportunity Abounds In Nigeria Without Means)
Nkata Ikoro na Prof Chieka Ifemesia - Ezi Dị Na Naịjirịa Mana Ụkwụ Agaghị ya (Opportunity Abounds In Nigeria Without Means) Sept 12 2020
Kedu ihe okwu a pụtara na ezi adị na Naịjirịa mana ụkwụ agaghị ya? Kedu ihe ndị ọwụwa anyanwụ Naịjirịa kwesịrị iji okwu a mee?
If you are yet to, listen to our two part conversation with Prof Chieka Ifemesia on Ahiara Declaration - we strongly recommend it.
Prof Chieka Ifemesia Chieka Ifemesia is an educator par excellence and the author of books such as "Turkana (Heritage Library of African Peoples East Africa)" and "Traditional Humane Living Among The Igbo". He was co-chair of the National Guidance Committee during Nigeria Biafra Civil war. The National Guidance Committee developed and authored Ahiara Declaration.
Fri, 18 Sep 2020 - 59min - 32 - Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia Discussion II - Kedu ihe Ndigbo kwesiri ime?
Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia - Discussion II - Sept 5 2020
Kedu ihe Ndigbo kwesiri ime?
Prof Chieka Ifemesia Chieka Ifemesia is an educator par excellence and the author of books such as "Turkana (Heritage Library of African Peoples East Africa)" and "Traditional Humane Living Among The Igbo". He was co-chair of the National Guidance Committee during Nigeria Biafra Civil war. The National Guidance Committee developed and authored Ahiara Declaration.
Sun, 06 Sep 2020 - 53min - 31 - Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia - Kedu ihe bụ ihe nkwuputa Ahịara a?
Nkwuputa Ahịara - Prof Chieka Ifemesia (A co-chair of the National Guidance Committee Speaks) Sept 5 2020
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọta ma ha gụa ya? Gịnị bụ ndụọmọdụ gị nye ndị Igbo na ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa banyere Nkwuputa Ahịara?
Prof Chieka Ifemesia Chieka Ifemesia is an educator par excellence and the author of books such as "Turkana (Heritage Library of African Peoples East Africa)" and "Traditional Humane Living Among The Igbo". He was co-chair of the National Guidance Committee during Nigeria Biafra Civil war. The National Guidance Committee developed and authored Ahiara Declaration.
Sun, 06 Sep 2020 - 51min - 30 - Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Foreign Policy & Diplomacy with Josh Arinze)
Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Foreign Policy & Diplomacy with Josh Arinze) - August 29 2020
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọta ma ha gụa ya? Gịnị bụ ndụọmọdụ gị nye ndị Igbo na ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa banyere Nkwuputa Ahịara na ihe gbasara mmeko obodo na ibe ya.
Josh Arinze highly skilled writer and editor with a strong journalism experience in both Nigeria and the United States and the Assistant Director, Presidential Correspondence at Georgetown University, Washington, District Of Columbia. He is a life-long learner and a results-oriented reading and writing coach/tutor. Some of his books include "Enslaved in the Caribbean: A Portrait of Igbo People in 18th Century Bondage", "Why Nigeria Drives Me Crazy", "Moral Anguish: Richard Nixon and the Challenge of Biafra", "Poverty Is No Excuse For Terrorism: Making Sense of Nigeria’s Boko Haram Menace", and much more which are available on Amazon.
Sat, 29 Aug 2020 - 1h 11min - 29 - Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Nexts Steps with Josh Arinze)
Nkwuputa Ahịara - Josh Arinze Gịnị Ka Anyị Kwesịrị Ime? (Discussing Nexts Steps with Josh Arinze) August 21 2020
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọta ma ha gụa ya? Gịnị bụ ndụọmọdụ gị nye ndị Igbo na ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa banyere Nkwuputa Ahịara na ihe edere n'ime ya. Josh Arinze highly skilled writer and editor with a strong journalism experience in both Nigeria and the United States and the Assistant Director, Presidential Correspondence at Georgetown University, Washington, District Of Columbia. He is a life-long learner and a results-oriented reading and writing coach/tutor. Some of his books include "Enslaved in the Caribbean: A Portrait of Igbo People in 18th Century Bondage", "Why Nigeria Drives Me Crazy", "Moral Anguish: Richard Nixon and the Challenge of Biafra", "Poverty Is No Excuse For Terrorism: Making Sense of Nigeria’s Boko Haram Menace", and much more which are available on Amazon.
Thu, 27 Aug 2020 - 57min - 28 - Ahịara Declaration - Nwogharị Na Mgbanwe Nke Onwe (Personal Revolution)
Ahịara Declaration - Nwogharị Na Mgbanwe Nke Onwe (Personal Revolution) August 15 2020
Onye ọbụla ghọtalụ na ihe agaghị agbanwe ma agaba n'iru n'aka anyị ji aga, kedu ka a ga-esi kwọ onye ukwu wara? kedu mgbanwe dịrị onye ọbụla n'ime onwe ya? Onye ka ọ dịrị ịkụzịrị ndị na-eto eto omenana na oganiru nyekwa ha ntuziaka? Revolution includes much more than political struggle; we use the word as a regenerative change firstly in the mind of the actor, causing change in behavior that extrinsicly affects his or her environs.
Sat, 15 Aug 2020 - 48min - 27 - Nkwuputa Ahịara - Chieke Ihejirika Gịnị Ka Anyị Kwesire Ime (Discussion Nexts Steps with Chieke Nwakanma)
Nkwuputa Ahịara - Chieke Ihejirika Gịnị Ka Anyị KwesịrịIme (Discussion Nexts Steps with Chieke Nwakanma) August 8 2020
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọta ma ha gụa ya? Gịnị bụ ndụọmọdụ gị nye ndị Igbo na ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa banyere Nkwuputa Ahịara na ihe edere n'ime ya.
Dr Chieke Ihejirika is an American scholar of African history and political science and has been a faculty member at Lincoln University in Pennsylvania in the Department of History and Political Science since 2004. Dr. Ihejirika is recently awarded the first Freedom and Peace Award, He was honored with Licoln University's first Freedom and Peace Award and the Nnamdi Azikiwe Professor of political Science. Dr. Ihejirika co-authored two books, Pantheon of Political Philosophers (2010) and Freedom and Prosperity in the 21st Century (2011) and several scholarly articles and book chapters.
Sat, 15 Aug 2020 - 56min - 26 - Nkwuputa Ahịara - Wepu Aka N'Ihe Ọjọọ (Shaking Off Nigerianism)
Nkwuputa Ahịara - Wepu Aka N'Ihe Ọjọọ (Shaking Off Nigerianism) August 1 2020
Nkwuputa Ahịara lụtụrụ aka na otu n'ihe ndị butere ọgbaghara bụ ajọ ndụ, mpụ, ntụ na aghụghọ juputara ka mba Naịjirịa ha. Ya bụ ihe jọgburu onwe ya ka na-agabiga oke rue taa. Nzim ka a ga-esi kwọ ya bụ onye ukwu wara? Is Africa beyond redemption and restoration when it comes to corruption? How do Igbo communities fight and win against corruption?
Sat, 15 Aug 2020 - 48min - 25 - Nkwuputa Ahịara - Obi Nwakanma Gịnị Ka Anyị Kwesire Ime (Discussion Nexts Steps with Obi Nwakanma)
Nkwuputa Ahịara - Obi Nwakanma Gịnị Ka Anyị KwesịrịIme (Discussion Nexts Steps with Obi Nwakanma) July 25 2020
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara? Kedu ihe ndị na-agụ ya taa kwesiri ighọta ma ha gụa ya? Gịnị bụ ndụọmọdụ gị nye ndị Igbo na ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa banyere Nkwuputa Ahịara na ihe edere n'ime ya.
Obi Nwakanma teaches English and Creative Writing at the University of Central Florida. He is the author of The Horseman and Other Poems and Thirsting for Sunlight, a biography of the plot Christopher Okigbo, whose life was tragically cut short by the Biafran War.
Fri, 14 Aug 2020 - 55min - 24 - Nkwuputa Ahịara - Oke Ọchịchọ, Ntụ Na Agụghọ na Alụ (In-Country Corruption)
Nkwuputa Ahịara - Oke Ọchịchọ, Ntụ Na Agụghọ na Alụ (In-Country Corruption) July 4 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara lụtụtrụ aka na mpụ na alụ na-eme mkpamkpa n'ala Naịjirịa so we weta nsogbu ọgụ nweta-onwe ahụ alụrụ mgbe ahụ. Ihe agbanwela ụgbụa? It is a shame that yesteryear's corruption have festered and produced worse crimes and decay. How do we reform?
Thu, 13 Aug 2020 - 49min - 23 - Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Mgbanwe Anyị Na-Achọ (Principles Of Our Revolution)
Nkwuputa Ahịara - Ụkpụrụ Mgbanwe Anyị Na-Achọ (Principles Of Our Revolution) July 11 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara gụsịpụtara ụkpụrụ nke mgbanwe ana achọ na ọgụ nweta-onwe ahụ alụrụ mgbe ahụ. Gịnị bụ ụkpụrụ eji n'aka ụgbụa n'ala Igbo ma ọbụ n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa? Even businesses define their vision, goals and objectives as guides and consciense for growth and development; what principles and characteristics are necessary for the much needed revolution and reform?
Thu, 13 Aug 2020 - 46min - 22 - Nkwuputa Ahịara - Ọrịa Metụtara Agụmakwụkwọ (Devastation of Training & Educational System)
Nkwuputa Ahịara - Ọrịa Metụtara Agụmakwụkwọ (Devastation of Training & Educational Systems) July 18 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara gosịrị ọtụtụ ihe bụ isi sekpụ ntị butere ajọ ihe nye Afrịka. Agụmakwụkwọ so n'ihe na-arịa Naịjirịa. Ọkụkọ rapụ kwọm, ọ ga-eji gịnị zụ ụmụazị? Ọzụzụ na mmụta bụ ụzọ esi atọ omenala nye agbụrụ kwu agbụrụ. The devastation of the educational system in Nigeria is such that the blind adoption of foreign curricula without grounding in cultural pedagogy produced a system in tatters.
Wed, 12 Aug 2020 - 52min - 21 - Nkwuputa Ahịara - Nghọgbu Na Ndagbu Si N'Ezi (Extra Africa Exploitation)
Nkwuputa Ahịara - Nghọgbu Na Ndagbu Si N'Ezi (Extra Africa Exploitation) June 27 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara gosịrị ọtụtụ ihe bụ isi sekpụ ntị butere ajọ ihe nye Afrịka. Africa found itself affected and ravaged by external and extremely detrimental factors that included Arab-Muslim expansionism, European exploitation and Russian imperialism. The consequences of these extra-Africa exploitation continues to plague the continent to date.
Wed, 12 Aug 2020 - 43min - 20 - Nkwuputa Ahịara - Akụkọ Nkogheri (The Myth About the Black Man)
Nkwuputa Ahịara - Akụkọ Nkogheri (The Myth About the Black Man) June 20 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Nkwuputa Ahịara gosịrị ọtụtụ ihe bụ isi sekpụ ntị butere ajọ ihe nye Afrịka. There are so many stories we tell ourselves to avoid dealing with the truth; such is the myth about the black man.
Wed, 12 Aug 2020 - 59min - 19 - Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction)
Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction) June 13 2020
N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Ikoro ga-ele anya n'ihe emere mgbe gara aga iji zaa ya bụ ajụjụ. Nkwuputa Ahịara bụ otu mgbe ndị Igbo na agbata obi ha gbara izu nwee nkwekọrịta ma kwuputa ebumnobi na olile anya ha maka ọdịmma mba na obodo ha. Therefore, there is no need for a new model when the existing Ahiara Declaration is sufficient for a start and could serve as the jumpoff for necessary improvements.
Tue, 11 Aug 2020 - 50min - 18 - Mmegbu Adịrọ Mma (Injustice Is Evil)
Mmegbu Adịrọ Mma (Injustice Is Evil) June 6 2020
Emee nwata ka emere ibe ya, obi adị ya mma. Mmegbu na-ebute ọdachi. Mmegbu, ọdachi na ngharị iwe bidoro na mba Yunaited Sitets metụrụ elu ụwa dum mmadụ bi mere ka ọtụtụ mmadụ sonye na ngharị iwe na mba ụwa dị iche iche. Mmegbu ndị isi ojii zụrụ ụwa ọnụ tụnyere na mba ndị dị n'Afrịka. Protests and civil disobedience acts are one thing, solidarity demands justice and so does peace. Rest in peace, George Floyd.
Tue, 11 Aug 2020 - 55min - 17 - Ncheta Mmalite Nzukọ OAU (AU formerly OAU 58th Year Anniversary)
Ncheta Mmalite Nzukọ OAU (AU formerly OAU 58th Anniversary) May 30 2020
Ọgbakọ Afrịka n'Uju (OAU) nwere nzụkọ nke mbu ha ka ọnwa Me mere ụbọchị nke iri abụọ na ise n'arọ 1963. Ya bụ ọghakọ megharị aha ha ka bụrụ Afrịkan Yuniọnụ (African Union). Ajụjụ bụrụ, AU ozuru ka eme? Why are the leaders of African nations meeting if the reality on the ground does not match the stated objectives of the union? Or is it that we expect too much too fast?
Tue, 11 Aug 2020 - 1h 05min - 16 - Ndị Almajiri Ana Awagharị (Sneaky Almajiris)
Ndị Almajiri Ana Awagharị (Sneaky Almajiris) May 16 2020
Ọ bụ gịnị na-eme? Ndị ana akpọ "almajiri" si ugwu-haụsa na Naijirịa na-awagharị n'oge a amachiri njem gafee obodo dị iche iche maka igbochi nje ọrịa korona. Ọ bụ gịnị na-achụ ha n'ebe ha si? Gịnị napụrụ ndị nche, ndị uwe ojii, na ndị agha ikwụsị ma chụghachi ha azụ? It seems there is an evil conspiracy to move and dump these seeming rejects by dark of night to the Southeast? Is the intent nefarious? Why, how, who, when, where?
Mon, 10 Aug 2020 - 36min - 15 - Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security)
Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security) May 9 2020
Nje ọrịa korona dịzịka ọnya nwadiana ma mgbochi ka mkpa karịa ọgwụgwọ. Nke ka njọ bụ na ọ dịka ndị amakekwu ji ohere a wee na-alụ ọlọ ajọọ. Nchekwa obodo dị mkpa ka ọghalụ dịka ọbụ ụkwụ jie agụ mgbada abịalụ ya ụgwọ. The best offence is a good defence?
Mon, 10 Aug 2020 - 50min - 14 - Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?)
Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?) - Apr 18 2020
Ndị na-achị ala Naịjirịa mara iwu onye ọbụla nọdụ n'ime ụlọ ya rue mgbe nje ọrịa korona gabigara. Ọ bụ ezie na ya bụ nje ọrịa na-eme mkpamkpa ma mmekpa arụ dị uku ga-adị ma ọbụrụ na-akpachaghị anya banyere iwu ahụ. What processes and procedures are necessary to effectively slow the spread of coronavirus as well as sustain living within the community?
Sun, 09 Aug 2020 - 44min - 13 - Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention)
Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention) - Apr 4 2020
Agha amara ọkwa ya anaghi eri ngwọrọ. Mberede ka eji ama dike ma ọ bụ mberede nyịrị dike. Ọ dịka ọ na-abụ agbusi gbaa otule ndị nọ na ọchịchị, ha agaba ala bekee. Ọ bụ na nwa Mgbeke amaghị akpụ isi ka ọ bụ na agụba adịghị nkọ?
The pandemic seems to illuminate all maladies, voids and bankruptcies (healthcare, social and otherwise) existing within the communities and nations. The challenge is how the citizens and their leadership will respond.
Wed, 29 Jul 2020 - 51min - 12 - Gịnị Ka Ikoro Na-Ekwu? (Why Sound Ikoro Gong?)Wed, 29 Jul 2020 - 45min
- 11 - Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic)
Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic) - Mar 28 2020
Onye gọrọ ọgọ na be ngwere anaghị agha gbata gbata na ọgọ ya dalụ elu. Ngwere nile mmakpụ mmakpụ mere na amaghị nke afọ na-arụ.
Misinformation and business as usual in government and leadership quarters amidst novel coronavirus will only lead to catastrophy. It is beyond mere mischief to use the pandemic as an excuse for corruption and kleptomania.
Wed, 29 Jul 2020 - 52min - 10 - Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus)
Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus) - Mar 21 2020
Ọ bụ ezie na-azọta ndu, edebere ọnwụ mana mpempe ndụ ka mpempe ọnwụ mma. Nkwụcha abụghi ụjọ. Anụ gbaa ajọ ọsọ, agbaa ya ajọ egbe.
Coronavirus prevention and pandemic containment is a priority. It is fundamental for every person to take all precautions including practicing physical distancing and hygience include properly cleaning and washing their hands.
Wed, 29 Jul 2020 - 51min - 9 - Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?)
Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?) - Mar 14 2020
Asịrị na onye ara na-agba egwu na mmụọ na-etiri ya udu nọ n'ajọ ọhịa. Asịkwa na onye ara bụ nwanne mmadụ. Ọpụtara na onweghi onye ọkọ iku na-akọ na ndị nọ ka ndị nnọchianya na Seneti na-agba ajọ egwu?
Add novel coronavirus pandemic management to the overburdened list of issues for the nation to temper. We must be in for harder times!
Wed, 29 Jul 2020 - 51min - 8 - Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria)
Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria) - Mar 7 2020
Onye a na-ekwu nwere ihe ọ na-eme. Ụjọ, egwu na mkpampka na-eme ebe nile mere mba ndị dị na ọdịda anyanwụ imepụta iwu Amotekun maka ichekwawa ndị bi n'obodo ha. Mba ndi nọ na ọwụwa anyanwụ a nọrọ na-aba mba a na-abara agụ.
Insecurity in (Eastern) Nigeria requires urgent attention towards a permanent and sustainable solution. It does not need the partisan lip service and feigning of concerns by its leaders.
Wed, 29 Jul 2020 - 51min - 7 - Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration)
Nchekwa Obodo: Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration) - Feb 28 2020
Ọ bụ ka azaba ọkpa akụ eri eri ma ọgaranya bụ omume omume. Onye erighi na ndụ, ọ ga eri n'ọnwụ?
Culture is adaptive and therefore dynamic while improving its morality in integrity. Have you considered how national security affects culture and vice versa?
Tue, 28 Jul 2020 - 47min - 6 - Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?)
Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?) - Feb 1 2020
Ụzọ dị mma, a gaa ya ugboro ugboro ma otu abụghị n'ezi!
Following the Supreme Court decision on Imo State (Nigeria) governorship election that resulted in sacking of sitting Governor replacing him with the gubernatorial candidate with fourth highest vote, all is not fair even when not at war.
Agha dị n'ụlọ! Agbụghọ ajọka!!Tue, 28 Jul 2020 - 1h 06min - 5 - Ị Sịrị Na Agha Ebigo - (Did you say the war ended?)Tue, 28 Jul 2020 - 47min
- 4 - Nchekwa Obodo (National Security)
Nchekwa Obodo (National Security) - Feb 15 2020
Mmiri dọrọ n'eju dọrọ nwa nkịta. O doro gị anya na nchekwa obodo metụtara ihe gbasara arụ ike dika igbochi ọrịa dika nje ọrịa Korona akpọkwara COVID-19. National security discussions usually focuses on security especially with regards to soverignty and territorial integrity. It will be limit and extremely narrow to stop at that.
Tue, 28 Jul 2020 - 1h 04min - 3 - Gbachie ụzọ, wezụga igodo ma ama erika (Current USA immigration policy towards Africa)
Atụmatụ bụ ka agbachie ụzọ, wezụga igodo ma asị na ama erika (Current USA immigration policy towards Africa) - Feb 28, 2020
Emee nwata ka emere ibe ya, obi adị ya mma. Ụmụ Afrika emere gịnị bụ omume ụmụ ụwa ji akpọ ha onụ?
USA 2020 immigration policy towards Nigeria and other African countries seems to suggest disdain and contempt for the countries. Is the feeling deserved?
Tue, 28 Jul 2020 - 53min
Podcasts ähnlich wie IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO
- Global News Podcast BBC World Service
- El Partidazo de COPE COPE
- Herrera en COPE COPE
- The Dan Bongino Show Cumulus Podcast Network | Dan Bongino
- Es la Mañana de Federico esRadio
- La Noche de Dieter esRadio
- Hondelatte Raconte - Christophe Hondelatte Europe 1
- Affaires sensibles France Inter
- La rosa de los vientos OndaCero
- Más de uno OndaCero
- La Zanzara Radio 24
- Espacio en blanco Radio Nacional
- Les Grosses Têtes RTL
- L'Heure Du Crime RTL
- El Larguero SER Podcast
- Nadie Sabe Nada SER Podcast
- SER Historia SER Podcast
- Todo Concostrina SER Podcast
- 安住紳一郎の日曜天国 TBS RADIO
- TED Talks Daily TED
- The Tucker Carlson Show Tucker Carlson Network
- 辛坊治郎 ズーム そこまで言うか! ニッポン放送
- 飯田浩司のOK! Cozy up! Podcast ニッポン放送
- 武田鉄矢・今朝の三枚おろし 文化放送PodcastQR